Deuteronomy 10:20

20Tụọ Onyenwe anyị Chineke gị egwu, feekwa ya ofufe. Ya ka ị ga-arapara nʼahụ,
Ya ka ị ga-ejidesi aka ike
ọ bụkwa naanị nʼaha ya ka ị ga-aṅụ iyi.
Copyright information for IboBIU